1 Samuel 2:1

Ekpere Hana

1Mgbe ahụ Hana kpere ekpere sị:

“Obi m na-aṅụrị ọṅụ nʼime Onyenwe anyị;
nʼime Onyenwe anyị ka e buliri mpi
Nʼebe a, mpi na-akọwa maka ike
m elu.
Ọnụ m na-anya isi megide ndị iro m,
nʼihi na-enwere m mmasị na nzọpụta gị.
Copyright information for IboBIU