Zechariah 13:7

Tigbuo onye ọzụzụ atụrụ, igwe atụrụ agbasasịa

7“Teta nʼụra, gị mma agha, imegide onye ọzụzụ atụrụ m,
na imegide nwoke ibe m, nke nọ m nso,”
otu a ka Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile kwubiri.
“Tigbuo onye ọzụzụ atụrụ,
igwe atụrụ
Ya bụ, igwe atụrụ nke ọ na-achị
ga-agbasasịkwa.
Aga m eweli aka m megide ndị dị nta.
Copyright information for IboBIU