Exodus 20:12
12
Sọpụrụ nne gị na nna gị, dịka
Onyenwe anyị
Chineke gị nyere gị nʼiwu, ka ụbọchị ndụ gị dị ogologo nʼala ahụ nke
Onyenwe anyị
Chineke gị na-enye gị.
Copyright information for
IboBIU