Psalms 13:1
Abụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Abụ ọma Devid.
Ekpere maka nnapụta
1
Ruo ole mgbe ka i ga-echefu m
Onyenwe anyị
?
Ruo ole mgbe ka i ga-ezonarị m ihu gị?
▼
▼
Job 13:24
;
Abụ 89:46
Copyright information for
IboBIU