‏ 2 Samuel 3:3

3Nke abụọ bụ Kiliab, nke Abigel, nwunye ochie Nebal, onye Kamel mụrụ.
Nke atọ bụ Absalọm, nke Maaka nwa nwanyị Talmai, bụ eze Geshua ▼
▼Geshua, bụ otu mpaghara nʼalaeze ndị Siria ebe Absalọm gbalagara maka ize ndu. Jos 13:13; 1Sa 27:8; 2Sa 13:37-38; 14:32; 15:8
mụrụ.
Copyright information for IboBIU