Isaiah 2:3
3Ọtụtụ ndị mmadụ ga-abịa ma sịkwa,“Bịanụ, ka anyị rigoruo ugwu Onyenwe anyị,
ka anyị gaa nʼụlọnsọ ukwu Chineke nke Jekọb.
Ọ ga-akụziri anyị ụzọ ▼
▼Ya bụ, ụkpụrụ
ya niile,ka anyị nwe ike jee ije nʼokporoụzọ ya niile.” b
Iwu ga-esi na Zayọn pụta,
okwu Onyenwe anyị ga-esitekwa na Jerusalem pụta. c
Copyright information for
IboBIU