Isaiah 28:16
16Ma otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị sịrị,“Lee, ana m atọgbọ na Zayọn otu nkume, nke anwapụtarala.
Nkume nkuku dị oke ọnụahịa, nʼihi ntọala siri ike. ▼
▼Onye ọbụla na-ewukwasị ndụ ya nʼelu ya agaghị enwe ihe egwu ọbụla;
Onye nke kweere na ya
egwu agaghị ejide ya. ▼
▼Agaghị eme ọsịịsọ laghachi azụ.
Copyright information for
IboBIU