Joshua 14:15

15Tupu oge a, aha a na-akpọ Hebrọn bụ Kiriat Aaba, nke pụtara Obodo Aaba. Aaba bụkwa aha nwoke kachasị ịdị ukwuu nʼetiti ndị Anak niile.

Site nʼoge a gaa nʼihu, e nwere udo nʼala ahụ niile.

Copyright information for IboBIU