Matthew 13:14

14 Nke a bụkwa imezu amụma ahụ Aịzaya buru sị,

“ ‘Unu ga na-anụ, nụkwa, ma unu agaghị aghọta ihe ọbụla.
Unu ga na-ele anya, hụkwa, ma unu agaghị ahụ ihe ọbụla.
Copyright information for IboBIU