Psalms 16:8-11
8Ana m elekwasị Onyenwe anyị anya mgbe niile.Ebe ọ nọ nʼaka nri m, agaghị m ama jijiji.
9Nʼihi nke a, obi dị m ụtọ, ire m jupụtakwara nʼọṅụ;
aga m anọkwa nʼudo.
10Nʼihi na ị gaghị ahapụ m nʼala mmụọ,
ị gaghị ekwekwa ka Onye gị kwesiri ntụkwasị obi ▼
▼Maọbụ, onye gị dị nsọ
hụ ire ure.11I gosila m ụzọ ndụ;
ị ga-eji ọṅụ mejupụta obi m nʼihu gị;
ya na ihe ụtọ ndị dị nʼaka nri gị ruo ebighị ebi.
Copyright information for
IboBIU